
Anyachebelu Agbapeela uloikpe Majie Di n’Ukpor
By Izunna Okafor
Ọkaikpe Nkwụmọtọ na steeti Anambra, bụ Ọkaikpe Onochie Manasseh Anyachebelu nọrọ na nsonso a wee gbapegharịa ụlọikpe majie…

Obianọ Enwogharịala Ngalaba Ọrụ Ugbo n’Anambra —Onukwuba
By Izunna Okafor
Igbo sị na ọ na-abụ e tòó onye gburu ewu, ọ hụ ehi o gbuo; maka e were ọjà tòó dike na mgba o nwùdèrè, o were ọkpa kwàá aja.
…
Anambra, Micnet Ejikerela Inye Ndị Bụ Ọkaibe Na Mmụta Nkwanye Ugwu
Izunna Okafor
Ọchịchị steeti Anambra ga-ele ọbịa na mmemme nkwanye ùgwù a kpọrọ "Educational Icon Award" nke ahọ 2020/2021, bụ mmemme nkwanye…

N’Awka, Dayọsiisi Ụka Angịlịkan Echiela Ndị Ụkọchukwu Ọhụrụ
By Izunna Okafor
Ọ bụ nnọọ oge ọñụ na oge inye ike maka ije oziọma, dịka Bishọọpụ ụka Angịlịkan na Dayọsiisi Awka, onye bụkwa Ashbishọọpụ nke…